Rev Anselm Eze – Iheoma Ga Eme

Rev Anselm Eze - Iheoma Ga Eme

Rev Anselm Eze Iheoma Ga Eme Mp3

Rev Anselm Eze Iheoma Ga Eme Mp3 Download Fakaza Gospel. Rev Anselm Eze blesses our ears with this breath taking uplifting song entitled Iheoma Ga Eme.

Rev Anselm Eze Mp3 Download. Listen online, and enjoy The Lyrics, Video of your favorite Music

Stream, Listen, and Download Below.

DOWNLOAD Mp3: Rev Anselm Eze – Iheoma Ga Eme

Lyrics: Iheoma Ga Eme

Verse 1
Ihe oma ga-eme n’ime ndu gi, ihe oma ga-eme
Ihe oma ga-eme n’ime ndu m o, ihe oma ga-emeriri
Ihe oma ga-eme n’ulo nzuko, ihe oma ga-eme
Ihe oma ga-eme n’ezi n’ulo gi, ihe oma ga-eme
Ebube chukwu erugharibago, ihe oma ga-eme
Muonso chukwu abatago, ihe oma ga-eme
Amara chukwu ezobego dika mmiri, ihe oma ga-eme
Ngozi chukwu abatago ah ihe oma ga-eme

Ihe oma ga-eme (×3)
Ihe oma ga-eme n’ime ndu gi, ihe oma ga-eme

CHORUS
Ihe oma ga-eme (×3)
Ihe oma ga-eme (×3)( N’aha Jesus )
By the power and glory of God (Ihe oma ga-eme (×3))
In the beauty of His Holiness (Ihe oma ga-eme (×3))

Verse 2
Chi nwe ike,
Chukwu nonso,
ude ya na-edee
Obodo edeluwo Jim Jim
Onye n’acho nwa jikere kwa, ihe ukwu ga-eme
Onye na-ebe akwa ebezina, Chukwu nonso ooo
Chukwu n’enye nwa, ona-enye nwa, chukwu n’enye nwa
Chukwu na-aza ekpere, ona-aza ekpere, odighi ekwe nkwa laa azu oo
Ooo Chukwu na-agwo oria, ona-agwo oria, Chukwu n’agwo oria
Onye na-ebe akwa ebezina, ebezina, ebezina aaaa oooooo Chukwu nonso

CHORUS
Kwere n’aha Jesus (Ihe oma ga-eme ×3)
Oga-eme ya, Oga emeya, God is real, My God is great, He will do it, He cannot fail, He cannot lie, Faithful God, You never fail, You never fail, Izuru ka-emee _Ihe oma ga-eme eeeeeee_ (chorus)

The glory of God is here
The power of God is here hei
Abasi ayaya ee ayaya ee ayaya ee
Abasi ayayayaya ee ayaya ee ayaya ee
Oke chim, oke chim, chi ka dibia, chukwu oma, onye olu ebube, ihe ikwuru ka ina-emee by
Abasi ayaya ee ayaya ee ayaya oo(×2)
Ihe oma ga-eme eeeee